9Eza, bụ onyeisi ha. Ọbadaya bụ onye na-eso ya, tupu Eliab esoro.
10Onye nke anọ bụ Mishmana. Ndị ọzọ nʼusoro ha bụ, Jeremaya,
11na Atai bụ nke isii, na Eliel bụ nke asaa,
12na Johanan bụ nke asatọ, na Elzabad bụ nke itoolu,
13na Jeremaya onye nke iri, nakwa Makbanai onye nke iri nʼotu.