6Ụmụ Merari na ụmụnna ha dị narị abụọ na iri abụọ. (220) Asaya bụ onyeisi ha.
7Ụmụ Geshọm na ụmụnna ha dị otu narị na iri atọ. (130) Juel bụ onyeisi ha.
8Ụmụ Elizafan na ụmụnna ha dị narị abụọ (200). Shemaya bụ onyeisi ha.
9Ụmụ Hebrọn na ụmụnna ha dị iri asatọ. (80) Eliel bụ onyeisi ha.
10Ụmụ Uziel na ụmụnna ha dị otu narị na iri na abụọ. (112) Aminadab bụ onyeisi ha.