26Nwunye Jerameel nke abụọ, aha ya bụ Atara, mụtara Onam.
27Ram ọkpara Jerameel mụtara ụmụ ndị ikom ndị a: Maaz, na Jamin, na Eka.
28Ụmụ Onam mụrụ bụ Shamai, na Jada. Shamai mụkwara Nadab, na Abishua.
29Abishua na nwunye ya Abihail mụrụ Aban, na Molid.
30Ụmụ Nadab mụrụ bụ Seled, na Apaim. Seled nwụrụ na-amụtaghị nwa ọbụla.