1 Ihe E Mere 24

nke ise, Malkija nke isii, Mijamin

1 Chronicles 24:9 (UKJV) The fifth to Malchijah, the sixth to Mijamin,

7Nza nke mbụ mara Jehoiarib nke abụọ a maa Jedaya

8nke atọ, Harim nke anọ, Seorim

9nke ise, Malkija nke isii, Mijamin

10nke asaa, Hakoz nke asatọ, Abija

11nke itoolu, Jeshua nke iri, Shekanaya

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Licensed CC BY-SA 4.0. “Biblica” is a trademark registered in the United States Patent and Trademark Office by Biblica, Inc.