11na Joram, na Ahazaya, na Joash,
12na Amazaya, na Azaraya, na Jotam,
13na Ehaz, na Hezekaya, na Manase,
14na Amọn, na Josaya.
15Ụmụ ndị ikom Josaya: Johanan nwa mbụ ya, na Jehoiakim nwa ya nke abụọ, na Zedekaya nwa ya nke atọ, na Shalum nwa ya nke anọ.