1 Ihe E Mere 4

Ndị ikwu Juda bụ Perez, Hezrọn, Kami, Hua na Shobal.

1 Chronicles 4:1 (UKJV) The sons of Judah; Pharez, Hezron, and Carmi, and Hur, and Shobal.

1Ndị ikwu Juda bụ Perez, Hezrọn, Kami, Hua na Shobal.

2Shobal mụrụ Reaya, onye bụ nna Jahat. Jahat bụ nna Ahumai na Lahad, ndị a bụ ndị ikwu Zorat.

3Ndị a bụ ụmụ Etam: Jezril, na Ishma, na Idbash, aha nwanne ha nwanyị bụ Hazelelponi.

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Licensed CC BY-SA 4.0. “Biblica” is a trademark registered in the United States Patent and Trademark Office by Biblica, Inc.