1 Ihe E Mere 4

Shaul mụrụ Shalum nna Mibsam. Mibsam bụkwa nna Mishma.

1 Chronicles 4:25 (UKJV) Shallum his son, Mibsam his son, Mishma his son.

23Ha bụ ndị ọkpụ ite, ndị biri na Netaim ya na Gedera. Ha biri nʼebe ahụ nʼihi ịrụrụ eze ọrụ.

24Simiọn mụrụ Nemuel, Jamin, Jarib, Zera na Shaul.

25Shaul mụrụ Shalum nna Mibsam. Mibsam bụkwa nna Mishma.

26Ụmụ Mishma mụrụ bụ Hamuel nwa ya, Zakua nwa ya na Shimei nwa ya.

27Shimei mụrụ ndị ikom iri na isii, na ndị inyom isii. Ụmụnne ya ndị ikom enweghị ọtụtụ ụmụ dịka ya onwe ya. Nʼihi ya, ndị ikwu ya adịghị ukwu nʼọnụọgụgụ dịka ndị ọzọ na Juda.

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Licensed CC BY-SA 4.0. “Biblica” is a trademark registered in the United States Patent and Trademark Office by Biblica, Inc.