33Ndị a bụ ndị ikom ahụ jere ozi, ha na ụmụ ha ndị ikom: Site nʼikwu Kohat: Heman, ọbụ abụ. Ndị a bụ nna nna ya ochie: Juel, nwa Samuel,
34nwa Elkena, nwa Jeroham, nwa Eliel, nwa Toa,
35nwa Zuf, nwa Elkena, nwa Mahat, nwa Amasai,
36nwa Elkena, nwa Juel, nwa Azaraya, nwa Zefanaya,
37nwa Tahat, nwa Asịa, nwa Ebiasaf, nwa Kora,