7Meraiot mụrụ Amaraya, Amaraya amụọ Ahitub.
8Ahitub mụrụ Zadọk, Zadọk amụọ Ahimaaz.
9Ahimaaz mụrụ Azaraya, Azaraya amụọ Johanan.
10Johanan mụrụ Azaraya ọ bụ ya bụ onye ahụ bụ onye nchụaja ụlọnsọ ukwu ahụ Solomọn wuru na Jerusalem.
11Azaraya mụrụ Amaraya, Amaraya amụọ Ahitub.