1Benjamin mụtara ụmụ ndị ikom ise. Aha ha nʼusoro dịka e si mụọ ha bụ: Bela nke mbụ, nke abụọ Ashbel, nke atọ Ahara,
2nke anọ Noha, na nke ise Rafa.
3Ndị ikom Bela mụrụ bụ Aada, Gera, Abihud,
Benjamin mụtara ụmụ ndị ikom ise. Aha ha nʼusoro dịka e si mụọ ha bụ: Bela nke mbụ, nke abụọ Ashbel, nke atọ Ahara,
1 Chronicles 8:1 (UKJV) Now Benjamin brings forth Bela his firstborn, Ashbel the second, and Aharah the third,
1Benjamin mụtara ụmụ ndị ikom ise. Aha ha nʼusoro dịka e si mụọ ha bụ: Bela nke mbụ, nke abụọ Ashbel, nke atọ Ahara,
2nke anọ Noha, na nke ise Rafa.
3Ndị ikom Bela mụrụ bụ Aada, Gera, Abihud,
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Licensed CC BY-SA 4.0. “Biblica” is a trademark registered in the United States Patent and Trademark Office by Biblica, Inc.