Diuteronomi 14

ma unu agaghị eri ndị a: ugo, na udele, na udele ojii,

Deuteronomy 14:12 (UKJV) But these are they of which all of you shall not eat: the eagle, and the vulture, and the buzzard,

10ma ihe ọbụla nke na-enweghị ntu na akpịrịkpa, unu erila ha, nʼihi na ha rụrụ arụ.

11Unu ga-eri nnụnụ ọbụla dị ọcha,

12ma unu agaghị eri ndị a: ugo, na udele, na udele ojii,

13na ndagbụ, na ọgankwọ, na ndagbụ dị iche iche,

14na ugolọma ọbụla dị iche iche,

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Licensed CC BY-SA 4.0. “Biblica” is a trademark registered in the United States Patent and Trademark Office by Biblica, Inc.