28Site nʼikwu Bebai: Jehohanan, Hananaya, Zabai, na Atlai.
29Site nʼikwu Bani, Meshulam, Maluk, Adaya, Jashub, Sheal na Jeremot.
30Site nʼikwu Pahat-Moab, Adna, Kelal, Benaya, Maaseia, Matanaya, Bezalel, Binui, na Manase.
31Site nʼikwu Harim: Elieza, Ishija, Malkija, Shemaya, Shimeon,
32Benjamin, Maluk na Shemaraya.