10ndị sitere nʼikwu Bani, Shelomit nwa Josifaya na narị ndị ikom na iri isii (160).
11Ndị sitere nʼikwu Bebai; Zekaraya nwa Bebai na ndị ikom iri abụọ na asatọ (28),
12ndị sitere nʼikwu Azgad, Johanan nwa Hakatan na narị ndị ikom na iri (110).
13Ndị sitere nʼikwu Adonikam, ndị ikpeazụ, ndị aha ha bụ Elifelet, na Jeuel na Shemaya na iri ndị ikom isii (60) bụ ndị so ha,
14ndị sitere nʼikwu Bigvai, Utai na Zakua na iri ndị ikom asaa (70) bụ ndị so ha.