24Apakshad bụ nna Shela, Shela bụrụ nna Eba.
25Eba mụtara ụmụ ndị ikom abụọ: Aha otu nʼime ha bụ Peleg, nʼihi na ọ bụ nʼoge ndụ ya ka e kewara ụwa. Aha nwanne ya nwoke bụ Joktan.
26Joktan bụ nna Almodad, Shelef, Hazamavet, Jera,
27Hadoram, Ụzal, Dikla,
28Obal, Abimael, Sheba,