Jenesis 25

Ebraham lụrụ nwunye ọzọ, onye aha ya bụ Ketura.

Genesis 25:1 (UKJV) Then again Abraham took a wife, and her name was Keturah.

1Ebraham lụrụ nwunye ọzọ, onye aha ya bụ Ketura.

2Ọ mụụrụ ya Zimran, Jokshan, Medan, Midian, Ishbak na Shua.

3Jokshan bụ nna Sheba na Dedan. Ụmụ ndị ikom Dedan bụ Ashurim, Letushim, na Leumim.

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Licensed CC BY-SA 4.0. “Biblica” is a trademark registered in the United States Patent and Trademark Office by Biblica, Inc.