7Mgbe ọ ghọchara nna Enọsh, Set dịrị ndụ ruo narị afọ asatọ na asaa ọzọ, mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom.
8Set nwụrụ mgbe ọ gbara narị afọ itoolu na iri afọ na abụọ.
9Mgbe Enọsh gbara iri afọ itoolu, ọ ghọrọ nna Kenan.
10Mgbe ọ ghọchara nna Kenan, Enọsh dịrị ndụ narị afọ asatọ na iri afọ na ise, mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom.
11Enọsh nwụkwara mgbe ọ nọzuru narị afọ itoolu na afọ ise.