50Anab, Eshtemo, Anim,
51Goshen, Họlọn na Gailo, ha niile dị obodo iri na otu tinyere obodo nta ha niile.
52Obodo ndị ọzọ bụ Arab, Duma, Eshan,
53Janim, Bet-Tapụọa, Afeka,
54Humta, Kiriat Aba nke bụ Hebrọn na Zior, obodo itoolu tinyere obodo nta ha niile.