57Ị bịara nso mgbe m kpọkuru gị. Ị sịrị, “Atụla egwu.”
58Gị onwe gị, Onyenwe anyị, kpechitere ọnụ m, gị gbapụtara ndụ m.
59Onyenwe anyị, ị hụla ihe ọjọọ ha mere m. Kpechitere m ọnụ m.
60Ị hụla ịbọ ọbọ ha niile na nzube niile ha na-ezube megide m.
61Onyenwe anyị, ị nụla nkọcha niile ha na-akọcha m na nzube niile ha na-ezube megide m.