12Ihe ọbụla bi nʼime mmiri nke na-enweghị ntu na akpịrịkpa nʼahụ ha, bụ nke unu ga-asọ asọ.
13“ ‘Ndị a bụ nnụnụ ndị unu ga-asọ asọ, nke unu na-ekwesighị iri nʼihi na ha bụ ihe arụ a na-asọ oyi: ugo, udele na udele ojii,
14ndagbụ na ọgankwọ dị iche iche,
15ugolọma ọbụla dị iche iche,
16enyi nnụnụ, egbe abalị, nnụnụ oke osimiri na egbe dị iche iche,