Luk 20

Ha sịrị ya, “Gwa anyị, olee ikike i ji na-eme ihe ndị a niile? Onye nyekwara gị ikike a?”

Luke 20:2 (UKJV) And spoke unto him, saying, Tell us, by what authority do you these things? or who is he that gave you this authority?

1Otu ụbọchị, ka ọ nọ nʼụlọnsọ ukwu na-ezi ndị mmadụ ihe na-ekwusakwa oziọma. Ndịisi nchụaja, na ndị ozizi iwu na ndị okenye bịakwutere ya.

2Ha sịrị ya, “Gwa anyị, olee ikike i ji na-eme ihe ndị a niile? Onye nyekwara gị ikike a?”

3Ọ zara ha sị, “Aga m ajụkwa unu otu ajụjụ. Gwanụ m,

4baptizim nke Jọn, o si nʼeluigwe ka o si nʼaka mmadụ?”

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Licensed CC BY-SA 4.0. “Biblica” is a trademark registered in the United States Patent and Trademark Office by Biblica, Inc.