Luk 24

Mgbe ahụ, ha fere ya ofufe jiri oke ọṅụ laghachi na Jerusalem.

Luke 24:52 (UKJV) And they worshipped him, and returned to Jerusalem with great joy:

50O duuru ha garuo na Betani, chilie aka ya abụọ elu gọzie ha.

51Dị ka ọ na-agọzi ha, ọ sitere nʼebe ha nọ pụọ, e weliri ya elu, baa nʼeluigwe.

52Mgbe ahụ, ha fere ya ofufe jiri oke ọṅụ laghachi na Jerusalem.

53Ha nọgidere nʼụlọnsọ ukwu ahụ na-eto Chineke oge niile.

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Licensed CC BY-SA 4.0. “Biblica” is a trademark registered in the United States Patent and Trademark Office by Biblica, Inc.