24Petahaya nwa Meshezabel, onye bụ otu nʼagbụrụ Zera, nwa Juda, bụ onyeozi eze banyere ihe niile gbasara ndị mmadụ ahụ.
25Obodo ụfọdụ ebe ndị Juda bi bụ ndị a: Kiriat Aba, Dibọn, Jekabzeel na obodo nta ndị dị ha gburugburu,
26Jeshua, Molada, Bet-Pelet,
27Haza Shual, Bịasheba na obodo ya niile,
28Ziklag, Mekona na obodo ya niile,