18Shamua, onyeisi ụmụ Bilga, Jehonatan, onyeisi ụmụ Shemaya;
19Matenai, onyeisi ụmụ Joiarib; Uzi, onyeisi ụmụ Jedaya;
20Kalai, onyeisi ụmụ Salu; Eba, onyeisi ụmụ Amok,
21Hashabaya, onyeisi ụmụ Hilkaya; Netanel, onyeisi ndị Jedaya.
22E dekọtara aha ndịisi ezinaụlọ ndị Livayị niile nʼụbọchị Eliashib, Joiada, Johanan na Jadua, nakwa nke ndị nchụaja nʼakwụkwọ nʼoge ọchịchị Daraiọs bụ eze Peshịa.