37ndị Lod, Hadid, na Ono, narị asaa na iri abụọ na otu (721),
38ndị Senaa, puku atọ, na narị itoolu na iri atọ (3,930).
39Ndị nchụaja: ndị agbụrụ Jedaya site nʼezinaụlọ Jeshua, narị itoolu na iri asaa na atọ (973),
40ndị Imea, otu puku, na iri ise na abụọ (1,052),
41ndị Pashua, otu puku, na narị abụọ na iri anọ na asaa (1,247),