Nehemaya 7

nke Shefataya, narị atọ na iri asaa na abụọ (372),

Nehemiah 7:9 (UKJV) The children of Shephatiah, three hundred seventy and two.

7Ndịisi ha na Zerubabel soo, bụ Jeshua, Nehemaya, Azaraya, Raamaya, Nahamani, Mọdekai, Bilshan, Misperet, Bigvai, Nehum na Baana. Ihe ndepụta ọnụọgụgụ ndị ikom Izrel bụ nke a:

8Ndị agbụrụ Parosh, puku abụọ, otu narị na iri asaa na abụọ (2,172),

9nke Shefataya, narị atọ na iri asaa na abụọ (372),

10nke Ara, narị isii na iri ise na abụọ (652),

11nke Pahat-Moab site nʼụmụ Jeshua na Joab, puku abụọ, na narị asatọ na iri na asatọ (2,818),

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Licensed CC BY-SA 4.0. “Biblica” is a trademark registered in the United States Patent and Trademark Office by Biblica, Inc.