Ọnụọgụgụ 26

Site na Zera, ikwu Zera, site na Shaul, ikwu Shaul.

Numbers 26:13 (UKJV) Of Zerah, the family of the Zarhites: of Shaul, the family of the Shaulites.

11Otu ọ dị, ndị niile si nʼezinaụlọ Kora anwụchaghị.

12Ụmụ ụmụ Simiọn dịka ikwu ha si dị bụ, site na Nemuel, ikwu Nemuel, site na Jamin, ikwu Jamin, site na Jakin, ikwu Jakin,

13Site na Zera, ikwu Zera, site na Shaul, ikwu Shaul.

14Ndị a bụ ndị agbụrụ Simiọn. Ọnụọgụgụ ndị ikom ha dị iri puku abụọ, puku abụọ na narị abụọ (22,200).

15Ụmụ ụmụ Gad dịka ikwu ha si dị bụ ndị a: ikwu Zefọn, site na Zefọn, ikwu Hagi, site na Hagi, ikwu Shuni, site na Shuni,

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Licensed CC BY-SA 4.0. “Biblica” is a trademark registered in the United States Patent and Trademark Office by Biblica, Inc.