Ọnụọgụgụ 4

A gụrụ ụmụ Geshọn ọnụ dịka ikwu ha na ezinaụlọ ha si dị.

Numbers 4:38 (UKJV) And those that were numbered of the sons of Gershon, throughout their families, and by the house of their fathers,

36dịka ikwu ha si dị bụ puku abụọ na narị asaa na iri ise (2,750).

37Ndị a niile bụ ndị si nʼikwu Kohat ndị na-eje ozi nʼụlọ nzute. Mosis na Erọn gụrụ ha ọnụ dịka iwu Onyenwe anyị nyere Mosis si dị.

38A gụrụ ụmụ Geshọn ọnụ dịka ikwu ha na ezinaụlọ ha si dị.

39Ndị ikom niile gbara iri afọ atọ ruo iri afọ ise, ndị toruru ije ozi nʼụlọ nzute,

40dịka ikwu ha si dị bụ puku abụọ na narị isii na iri atọ (2,630).

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Licensed CC BY-SA 4.0. “Biblica” is a trademark registered in the United States Patent and Trademark Office by Biblica, Inc.