19Ndị iro m, ndị na-eme ihe ike dị ọtụtụ, ndị na-akpọ m asị, na-enweghị ihe m mere, bara ụba.
20Ndị na-eji ihe ọjọọ akwụghachi m ezi ihe, na-ebo ebubo megide m nʼagbanyeghị na m na-achọ ime naanị ezi ihe.
21O Onyenwe anyị, ahapụkwala m; O Chineke m, anọkwala m ebe dị anya.
22Bịa ọsịịsọ inyere m aka Onyenwe m na Onye nzọpụta m.