16nke iri na itoolu, Petahaya nke iri abụọ, Jehezkel
17nke iri abụọ na otu, Jakin nke iri abụọ na abụọ, Gamul
18nke iri abụọ na atọ, Delaya nke iri abụọ na anọ, Maazaya.
19Otu a ka e si keere ha usoro ije ozi ha mgbe ha batara nʼụlọnsọ ukwu Onyenwe anyị. E mere ya dị ka ụkpụrụ nna nna ha Erọn nyere ha si dị, dịka Onyenwe anyị, Chineke Izrel si nye ya nʼiwu.
20Ndị a bụkwa ndị ndu a họpụtara nʼebo Livayị: Site nʼụmụ Amram, a họpụtara Shubuel. Site nʼụmụ Shubuel a họpụtara Jehdeia.