8Elishama, Eliada na Elifelet. Ha niile dị itoolu nʼọnụọgụgụ.
9Ndị a niile bụ ụmụ ndị ikom Devid, na-agụnyeghị ụmụ ndị ikom ndị iko ya nwanyị mụtara. Tama bụ nwanne ha nwanyị.
10Ndị a bụ ụmụ Solomọn: Rehoboam, na Abija, na Asa, na Jehoshafat,
11na Joram, na Ahazaya, na Joash,
12na Amazaya, na Azaraya, na Jotam,