1 Ihe E Mere 6

Geshọm mụrụ Libni na Shimei.

1 Chronicles 6:17 (UKJV) And these be the names of the sons of Gershom; Libni, and Shimei.

15A dọtara Jehozadak nʼagha mgbe Onyenwe anyị mere ka Nebukadneza dọkpụrụ ndị Juda na Jerusalem nʼagha.

16Ụmụ ndị ikom Livayị bụ, Geshọm, Kohat na Merari.

17Geshọm mụrụ Libni na Shimei.

18Ụmụ Kohat bụ Amram, Izha, Hebrọn, na Uziel.

19Merari mụtara Mahali na Mushi. Ndị a bụ ikwu Livayị ndị e depụtara dịka aha nna ha si dị.

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Licensed CC BY-SA 4.0. “Biblica” is a trademark registered in the United States Patent and Trademark Office by Biblica, Inc.