38nwa Izha, nwa Kohat, nwa Livayị, nwa Izrel.
39Asaf onye na-enyere Heman aka, na-eje ozi nʼakụkụ aka nri ya. Ndị bụ nna nna ya ochie bụ ndị a: Berekaya, nwa Shimea,
40nwa Maikel, nwa Baaseya, nwa Malkija,
41nwa Etni, nwa Zera, nwa Adaya,
42nwa Etan, nwa Zima, nwa Shimei,