41nwa Etni, nwa Zera, nwa Adaya,
42nwa Etan, nwa Zima, nwa Shimei,
43nwa Jahat, nwa Geshọm, nwa Livayị.
44Onye ọzọ na-enyere Heman aka bụ Etan, onye ikwu Merari. Ọ na-anọ nʼaka ekpe ya. Ndị bụ nna nna ochie Etan bụ ndị a, Kishi, nwa Abdi, nwa Maluk,
45nwa Hashabaya, nwa Amazaya, nwa Hilkaya,