3Amram mụrụ Erọn, Mosis na Miriam. Erọn mụrụ Nadab, Abihu, Elieza na Itama.
4Elieza mụrụ Finehaz; Finehaz abụrụ nna Abishua
5Abishua bụ nna Buki, Buki abụrụ nna Uzi.
6Uzi mụrụ Zerahaya, Zerahaya amụọ Meraiot.
7Meraiot mụrụ Amaraya, Amaraya amụọ Ahitub.