50Ụmụ ụmụ Erọn bụ Elieza, na Finehaz, na Abishua,
51na Buki, na Uzi, na Zerahaya,
52na Meraiot, na Amaraya, na Ahitub,
53na Zadọk, na Ahimaaz.
54Ndị a bụ ala na obodo dị iche iche ụmụ Erọn ketara, nke e nyere ikwu Kohat, ụmụ ụmụ Erọn, nʼihi na ọ bụ ha ka e bu ụzọ kenye oke site nʼife nza.