73Ramọt na Anem, tinyere ebe ịta nri anụ ụlọ niile dị ha gburugburu.
74Ebo Asha nyere ha Mashal, Abdon,
75Hukọk na Rehob, tinyere ebe ịta nri anụ ụlọ niile dị ha gburugburu.
76Ebo Naftalị nyere ha Kedesh nʼime Galili, Hamọn na Kiriatem, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha.
77Ndị ebo Zebụlọn nyere ụmụ Merari ndị Livayị fọdụrụ ala ndị a: Jokneam, Kata, Rimọn na Taboa, tinyere ebe ịta nri anụ ụlọ ha.