26Jeroham mụrụ Shamsherai, Sheharaya, Atalaya,
27Jaareshaya, Ịlaịja na Zikri bụ ụmụ ndị ikom Jeroham.
28Ndị a niile bụ ndịisi ezi, ndị ndu, ndị bi na Jerusalem, ndị e depụtara aha ha nʼakwụkwọ usoro ọmụmụ.
29Jeiel nna Gibiọn biri na Gibiọn. Aha nwunye ya bụ Maaka.
30Ọ mụrụ Abdon, ọkpara ya, Zua, Kish, Baal, Nea, Nadab,