27Jaareshaya, Ịlaịja na Zikri bụ ụmụ ndị ikom Jeroham.
28Ndị a niile bụ ndịisi ezi, ndị ndu, ndị bi na Jerusalem, ndị e depụtara aha ha nʼakwụkwọ usoro ọmụmụ.
29Jeiel nna Gibiọn biri na Gibiọn. Aha nwunye ya bụ Maaka.
30Ọ mụrụ Abdon, ọkpara ya, Zua, Kish, Baal, Nea, Nadab,
31Gedoa, Ahio na Zeka