32na Miklot, onye bụ nna Shimea. Ha onwe ha bikwa ndị ụmụnna ha nso na Jerusalem.
33Nea mụrụ Kish, nna Sọl. Ma Sọl mụrụ Jonatan, Malkishua, Abinadab na Esh-Baal.
34Jonatan mụrụ nwa nwoke a na-akpọ Merib-Baal, nna Maịka.
35Ụmụ Maịka mụrụ bụ, Piton, Melek, Tarea na Ehaz.
36Ehaz amụọ Jehoada nna Alemet, Azmavet na Zimri. Zimri mụrụ Moza.