30Ọ mụrụ Abdon, ọkpara ya, Zua, Kish, Baal, Nea, Nadab,
31Gedoa, Ahio na Zeka
32na Miklot, onye bụ nna Shimea. Ha onwe ha bikwa ndị ụmụnna ha nso na Jerusalem.
33Nea mụrụ Kish, nna Sọl. Ma Sọl mụrụ Jonatan, Malkishua, Abinadab na Esh-Baal.
34Jonatan mụrụ nwa nwoke a na-akpọ Merib-Baal, nna Maịka.