39Nea mụrụ Kish nna Sọl, onye bụ nna Jonatan, Malkishua, Abinadab na Esh-Baal.
40Jonatan mụrụ Merib-Baal nna Maịka.
41Maịka mụrụ Piton, Melek, Tahrea na Ehaz.
42Ehaz mụrụ Jada. Jada bụ nna Alemet, Azmavet na Zimri. Zimri mụrụ Moza.
43Moza mụrụ Binea, nna Refaya, nna Eleasa, nna Azel.