1 Ihe E Mere 9

Ehaz mụrụ Jada. Jada bụ nna Alemet, Azmavet na Zimri. Zimri mụrụ Moza.

1 Chronicles 9:42 (UKJV) And Ahaz brings forth Jarah; and Jarah brings forth Alemeth, and Azmaveth, and Zimri; and Zimri brings forth Moza;

40Jonatan mụrụ Merib-Baal nna Maịka.

41Maịka mụrụ Piton, Melek, Tahrea na Ehaz.

42Ehaz mụrụ Jada. Jada bụ nna Alemet, Azmavet na Zimri. Zimri mụrụ Moza.

43Moza mụrụ Binea, nna Refaya, nna Eleasa, nna Azel.

44Azel mụrụ ụmụ isii: Azrikam, Bokeru, Ishmel, Shearaya, Ọbadaya na Hanan. Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Azel.

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Licensed CC BY-SA 4.0. “Biblica” is a trademark registered in the United States Patent and Trademark Office by Biblica, Inc.