27O zigara ha nye ndị bi na Betel, Ramọt Negev na Jatịa,
28nyekwa ndị nọ Aroea, Sifmot, Eshtemoa
29na Rakal, nyekwa ndị bi nʼobodo ndị Jerameel na nke ndị Ken,
30nyekwa ndị bi na Homa, Bo Ashan, Atak
31na Hebrọn na ndị nọ nʼebe niile ndị ahụ ebe Devid na ndị ya wagharịrị.