15na enyi nnụnụ, na egbe abalị, na nnụnụ oke osimiri, na egbe dị iche iche,
16na okwukwu nta, na okwukwu ukwu, na okwukwu nwere mpi,
17na okwolo na udele, na komorant,
18na ụgbala, na utù dị iche iche, na nnụnụ ọdụ nta, na ụsụ.
19Ụmụ ahụhụ niile na-efe efe rụrụ arụ nye unu, unu erila ha,