16na okwukwu nta, na okwukwu ukwu, na okwukwu nwere mpi,
17na okwolo na udele, na komorant,
18na ụgbala, na utù dị iche iche, na nnụnụ ọdụ nta, na ụsụ.
19Ụmụ ahụhụ niile na-efe efe rụrụ arụ nye unu, unu erila ha,
20Ma unu nwere ike iri ụmụ ahụhụ ndị ahụ nwere nku, ndị dị ọcha.