Izikiel 23

Okwu nke Onyenwe anyị ruru m ntị, sị m,

Ezekiel 23:1 (UKJV) The word of the LORD came again unto me, saying,

1Okwu nke Onyenwe anyị ruru m ntị, sị m,

2“Nwa nke mmadụ, ọ dị ndị inyom abụọ nke otu nne mụrụ.

3Ha ghọrọ ndị akwụna nʼala Ijipt site na mgbe ha bụ agbọghọ. Nʼala ahụ, a bịagidere ara ha aka, pịakwa ọnụ ara agbọghọ ha aka nʼọnọdụ igwuri egwu.

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Licensed CC BY-SA 4.0. “Biblica” is a trademark registered in the United States Patent and Trademark Office by Biblica, Inc.