Izikiel 23

“Nwa nke mmadụ, ọ dị ndị inyom abụọ nke otu nne mụrụ.

Ezekiel 23:2 (UKJV) Son of man, there were two women, the daughters of one mother:

1Okwu nke Onyenwe anyị ruru m ntị, sị m,

2“Nwa nke mmadụ, ọ dị ndị inyom abụọ nke otu nne mụrụ.

3Ha ghọrọ ndị akwụna nʼala Ijipt site na mgbe ha bụ agbọghọ. Nʼala ahụ, a bịagidere ara ha aka, pịakwa ọnụ ara agbọghọ ha aka nʼọnọdụ igwuri egwu.

4Aha nke okenye bụ Ohola. Aha nwanne ya nwanyị bụ Oholiba. Ha bụrịị nkem, ha mụtakwara m ụmụ ndị nwoke na ndị nwanyị. Ohola bụ Sameria, Oholiba bụkwa Jerusalem.

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Licensed CC BY-SA 4.0. “Biblica” is a trademark registered in the United States Patent and Trademark Office by Biblica, Inc.