23Nʼime ndị Livayị: Jozabad, Shimei, Kelaya (onye a na-akpọkwa Kelita), Petahaya, Juda na Elieza.
24Nʼime ndị na-abụ abụ, Eliashib. Nʼime ndị nche ọnụ ụzọ: Shalum, Telem, na Uri.
25Nʼetiti ndị Izrel ndị ọzọ: Site nʼikwu Parosh: Ramaya, Izaya, Malkija, Mijamin, Elieza, Malkija na Benaya.
26Site nʼikwu Elam: Matanaya, Zekaraya, Jehiel, Abdi, Jeremot na Ịlaịja.
27Site nʼikwu Zatu: Elioenai, Eliashib, Matanaya, Jeremot, Zabad na Aziza.