21Ikwu Harim: Maaseia, Ịlaịja, Shemaya, Jehiel na Uzaya.
22Ndị si nʼikwu Pashua: Elioenai, Maaseia, Ishmel, Netanel, Jozabad, na Eleasa.
23Nʼime ndị Livayị: Jozabad, Shimei, Kelaya (onye a na-akpọkwa Kelita), Petahaya, Juda na Elieza.
24Nʼime ndị na-abụ abụ, Eliashib. Nʼime ndị nche ọnụ ụzọ: Shalum, Telem, na Uri.
25Nʼetiti ndị Izrel ndị ọzọ: Site nʼikwu Parosh: Ramaya, Izaya, Malkija, Mijamin, Elieza, Malkija na Benaya.