19Ha niile jikọrọ aka kpebiekwa na ha ga-ezila ndị nwunye ha. Onye ọbụla wetara ebule site nʼigwe atụrụ dịka ihe ikpe ọmụma.
20Ndị si nʼikwu Imea bụ Hanani, na Zebadaya.
21Ikwu Harim: Maaseia, Ịlaịja, Shemaya, Jehiel na Uzaya.
22Ndị si nʼikwu Pashua: Elioenai, Maaseia, Ishmel, Netanel, Jozabad, na Eleasa.
23Nʼime ndị Livayị: Jozabad, Shimei, Kelaya (onye a na-akpọkwa Kelita), Petahaya, Juda na Elieza.